òbòdò - town, city - la ville

igbo English français
ime òbòdò le village
onye isi village headman le chef du village
mbara ama village square la place du village
okpolo ilo street la rue
obē cross la croix
ụlọ ụkà church l'église
onye ụkà christian person le chrétien
hotel l'hôtel
ụlọ òriri le restaurant
òsiìtè cook, "chef" le cuisinier
coffee house le café, le bar
mahādùm university l'université
ụlọ akwụkwọ, (ụnọ akwụkwọ),
ụlọ mmụta, (ụnọ mmụta)
school l'école
nwatà akwụkwọ, onye mmụta scholar, student l'élève, l'étudiant
onye nkụzi / ndị nkụzi teacher(s) professeur(s)
ọbaakwụkwọ library la bibliothèque
akwụkwọ book le livre
ọkọwookwū dictionary le dictionnaire
akụkụụwà news les nouvelles
onye nta akụkọ
/ ndị nta akụkọ
journalist(s) journaliste(s)
ụlàahịā
(ụlọ ahịā)
shop, store la boutique, le magasin
ore akwụkwọ bookshop, bookstore
bookseller
la librairie
le libraire
ahịa, (afịa) market le marché
onyaahịā, onyaafịā,
onye ahịa, (onye afịa)
customer le client
ọzụāhịā buyer, purchaser l'acheteur
òraāhịā seller, salesman le vendeur
ọkpụīsī hairdresser, barber le coiffeur
otu egwu dancing/night club la boîte de nuit
theater le théâtre
sìnìma cinema le cinéma
kàtuùnù cartoon le dessin-animé
ihenkiri movie le film
actor
actress
l'acteur
l'actrice
òleè spectator, viewer le spectateur
abụ hymn l'hymne
ùkwe [without instrument] le chant à capella
egwu, uri music, song la musique, la chanson
ọgụ egwu / ndị egwu singer(s) chanteur(s)
la chanteuse
ọkụegwu, òtiēgwū musician, instrumentalist le musicien
onye-ode akwụkwọ secretary la secrétaire
onye ọlụ / ndị ọlụ worker(s) travailleur(s)
ụlọọrụ, (ụlọọlụ) office le bureau
ụlaàkụ, ụlọ egō bank la banque
egō money l'argent, les sous
akwụkwọ egō banknotes, bills les billets (de banque)
aghirigha egō coins les pièces
cheque, check le chèque
ụlāàkwụnà brothel le bordel
àkwụnà prostitute la prostituée
ohi, ụlụ theft, robbery le vol
onyoohi, onye ụlụ thief, robber le voleur
onye ūwōōjiī policeman le policier
ndị ūwōōjiī, ekelebe la police
ngòrò prison cell la cellule
ụnọ nga prison, jail la prison
onye nga prisoner le prisonnier
ilì ozù, inì ozù graveyard, cemetery le cimetière
ilì, (inì) grave, tomb la tombe
àkpàtìozū, ìgbe coffin, (casket) le cercueil