ọnụọgụ
numbers - les chiffres, nombres

igbo English français
0 adịghị, efu,
oroghoro
zero zéro
1/2 ọkara half demi, moitié
1 otu one un
2 abụọ two deux
3 atọ three trois
4 anọ four quatre
5 ise five cinq
6 isii, (ishii) six "
7 asaa seven sept
8 asatọ eight huit
9 itoolu, (iteghite) nine neuf
10 iri ten dix








igbo
11 iri na otu
12 iri na abụọ
13 iri na atọ
14 iri na anọ
15 iri na ise
16 iri na isii
17 iri na asaa
18 iri na asatọ
19 iri na itoolu
igbo
20 iri abụọ ohu 20
30 iri atọ ohu na iri 20 + 10
40 iri anọ ohu abụọ 20x2
50 iri ise ohu abụọ na iri 20x2 + 10
60 iri isii ohu atọ 20x3
70 iri asaa ohu atọ na iri 20x3 + 10
80 iri asatọ ohu anọ 20x4
90 iri itoolu ohu anọ na iri 20x4 + 10


igbo English français
20x5
100
ohu ise
narị
hundred cent
1 000 puku thousand mille
1 000
000
nde million "
1 000
000
000
ijeri billion milliard


ordinal numbers - nombres ordinaux

igbo English français
1o mbụ first premier
2o nke abụọ second deuxième
3o nke atọ third troisième
4o nke anọ fourth quatrième
ọzọ next prochain, suivant