ụwa - la nature

igbo English français
onye ọlụ ugbo, onye ọrụ ugbo
/ ndị ọlụ ugbo, ndị ọrụ ugbo
farmer(s) fermier(s)
ala earth,
ground, soil
la terre,
le sol
ụrọ clay l'argile
pọtọpọtọ mud la boue
uzuzu, (ada anị) dust la poussière
ahịhịa, (afịfịa) grass l'herbe
ogede, osisi plants les plantes
njalaka / mgbọrọgwụ osisi root(s) racine(s)
akụ (akwụkwọ) leaf / leaves feuille(s)
okoko, iwhuru flower la fleur
rose "
osisi, (oshishi) tree, wood l'arbre, le bois
ọhịa, (ọfịa), agbọ forest la forêt
park le parc
ọkụ fire le feu
anwụrụ smoke la fumée
ntụ ash la cendre
volcano le volcan
ugwu mountain
hill
la montagne
la colline
ọgba cave la caverne, grotte
ndagwurugwu valley la vallée
waterfall la chute d'eau, cascade
ọdọ mmiri, (ọdọ mmili) dam
pond
le barrage
l'étang
ezu lake le lac
marsh le marais, marécage
plain la plaine
meadow, grassland la prairie, le pré
pasture le pâturage
ọdọ field le champ
ọfụma, ụmị water well le puits
akwa mmiri bridge le pont
iyi river la rivière, le fleuve
anyịm imo mmiri, osimiri ocean
sea
l'océan
la mer
abakana seaweed l'algue, le varech
ebuli mmiri seawave la vague
ụfụfụ foam l'écume
uzu ọkụ steam la vapeur
agwa etiti island l'île
ose, otu beach la plage
ọzara desert le désert
aja sand le sable
okwute stone
rock
la pierre
la roche, le rocher
diamond le diamant
unyi, (unyiala) coal le charbon
mmanụ oil, petroleum le pétrole
ufuru gas le gaz
igwe metal
iron
steel
le métal
le fer
l'acier
ọla, (ọna), kọpa copper le cuivre
ọla ọcha, (ọna ọcha) silver l'argent
ọla edo, (ọna edo) gold l'or