months - les mois

igbo English français
ọnwa mbụ (n'afọ) January janvier
ọnwa abụọ (n'afọ) February février
ọnwa atọ (n'afọ) March mars
ọnwa anọ (n'afọ) April avril
ọnwa ise (n'afọ) May mai
ọnwa isii (n'afọ) June juin
ọnwa asaa (n'afọ) July juillet
ọnwa asatọ (n'afọ) August août
ọnwa itoolu (n'afọ) September septembre
ọnwa iri (n'afọ) October octobre
ọnwa iri na otu (n'afọ) November novembre
ọnwa iri na abụọ (n'afọ) December décembre

seasons - les saisons

igbo English français
mgbe ọkọchị dry season la saison sèche
udu mmiri rainy season la saison des pluies