geography - la géographie

igbo English français
oke, oke ala boundary, border la frontière
ọkọlọtọ flag le drapeau
mba country le pays
òbòdò town, city la ville
isiòbòdò capital city la capitale
onye ìgbò Igbo person une personne ibo
onye oji
onye ọcha
black person
white person
une personne noire
une personne blanche
asụsụ language la langue, le langage
Bèkeè English language l'anglais
Òbòdò bèkeè l'Europe
ọlụọọlāā, (ọnụọọnāā) guerilla fighter le combattant


directions

igbo English français
ugwu North le Nord
n'ndịda South le Sud
ọwụwa anyanwụ East l'Est
ọdịdà anyanwụ West l'Ouest


ebe, ọnọdụ - place, location - le lieu

igbo English français
elu, enu up, top en haut
abụba down, bottom en bas
n'akụkụ, nso beside à côté
n'mmpụta outside dehors
n'ime inside dedans
na [+ consonant]
n'  [+ vowel]
in, at, on dans, à, sur
n'elu on sur
n'okpuru under sous
oto straight tout droit, droit devant
nrị
aka nrị
right side
on the right
droite
à droite
ekpe, ịkpa
aka ekpe/ịkpa
left side
on the left
gauche
à gauche
etiti center centre
ihea, nkea
ihe ahụ, nke ahụ
this
that
ceci
cela
ebea
ebe ahụ
here
there
ici
là, là-bas
ndiuno near [home] près, proche
ndiagu far away [from home] loin, lointain
na and et