ahụ mmadụ, (arụ)
human body - le corps humain

igbo English français
okpofu, ọsụsọ sweat la sueur
enu ahụ, (anụ arụ) skin la peau
ntutu
ntutu isi
hair les poils
les cheveux
isi, (ishi) head la tête
okpokolo isi, anị isi skull le crâne
ụbụrụ, (ụbụlụ) brain le cerveau
etiti iru forehead le front
ihu, (iru) face le visage
anya eye(s) l'œil / les yeux
ntị ear l'oreille
imi nose le nez
aha/ahụ ọnụ,
(afa/afụ ọnụ)
mustache, beard la moustache, barbe
nti cheek la joue
egberime ọnụ lip(s) lèvre(s)
ọnụ mouth la bouche
ire tongue la langue
eze tooth / teeth dent(s)
agba, (achịta) chin le menton
olu, (onu) neck le cou
akpịrị throat la gorge
ara, (ala) breast les seins
ọnụ ara nipple, teat le téton
obi chest
heart
la poitrine
le cœur
ọbara blood le sang
mba / akpa ikuku lung(s) poumon(s)
otubo navel le nombril
afọ belly
stomach
le ventre, l'abdomen
l'estomac
eriri afọ,
ọgbụrị afọ
intestine l'intestin
imeji, imeju, umeju liver le foie
akọrọ, akụrụ kidney le rein
akwara nerve le nerf
urughuru le muscle
ọkpụkpụ bone l'os
skeleton le squelette
azụ back le dos
ngụgụ rib la côte
ubu aka, uvu aka shoulder l'épaule
ala/okporo aka arm le bras
nku aka elbow le coude
njikọ/ikiri aka wrist le poignet
(aka) ọkpọ fist le poing
aka hand la main
isi mkpịsị aka thumb le pouce
mkpịsị aka, mkpụrụ aka finger le doigt
mbọ aka, nvọ aka fingernail, nail l'ongle
ị la ọtụ, ị ra ọtụ sex le sexe
amụ, utu penis le pénis
ikpu, ọtụ vagina le vagin
opi ike l'anus
ike buttocks les fesses
otoko thigh la cuisse
ukwu waist la taille
ụkwụ leg la jambe
ikpere, ịkpere knee le genou
afọ ụkwụ/ọkpa calf le mollet
njikọ ụkwụ ankle la cheville
ikiri ụkwụ/ọkpa heel le talon
obu ụkwụ/ọkpa foot le pied
mkpụrụ ụkwụ toe l'orteil


medicine - la médecine

igbo English français
arụ health la santé
ọrịa, (ọya, nyanya) illness, sickness, disease la maladie
ụgbọ ala ụlọ ọgwụ ambulance "
ụlọ ọgwụ hospital l'hôpital
nurse l'infirmière
dibịa physician, medical doctor le médecin, "docteur"
dentist le dentiste
ọwa mma ọgwụgwọ surgeon le chirurgien
pharmacy, drugstore
pharmacist
la pharmacie
le pharmacien
nkpụrụ ọgwụ medication les médicaments
rọba nwoke condom le préservatif, la "capote"